Ọrụ Ndị Ozi 17:7 - Bible Nso7 ndi Jeson kpọbataworo: ndia nile nēmegide kwa iwu nile nke Sisa, ebe ha nāsi na Eze di iche di, bú Jisus. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ma Jesin nabatara ha nʼụlọ ya. Ha na-emebi iwu Siza nʼihi na ha na-asịkwa na ọ dị eze ọzọ dị nke a na-akpọ Jisọs.” Faic an caibideil |