Ọrụ Ndị Ozi 15:9 - Bible Nso9 ọ dighi kwa ókè Ọ kpara n'ab͕ata ayi na ha, ebe O mere ka obi-ha di ọcha site n'okwukwe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 O gosighị na o nwere ihe dị iche nʼetiti anyị na ha. Nʼihi na o mere ka obi ha dị ọcha site nʼokwukwe. Faic an caibideil |