Ọrụ Ndị Ozi 13:44 - Bible Nso44 Ma n'ubọchi-izu-ike soni ọ fọduru ihe ntà ka obodo ahu nile zukọ inu okwu Chineke. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a44 Nʼụbọchị izuike ọzọ ahụ, ọtụtụ ndị bi nʼobodo ahụ pụtara ịnụrụ okwu Onyenwe anyị. Faic an caibideil |