Ọrụ Ndị Ozi 12:9 - Bible Nso9 O we pua, so ya; ma ọ mataghi na ọ bu ezie, bú ihe emere site n'aka mọ-ozi, kama ọ nēchè na ọ nāhu ọhù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Pita sooro ya nʼazụ, o chere na ọ na-ahụ ọhụ, ma ọ mataghị na ihe mmụọ ozi ahụ na-eme bụ ezie. Faic an caibideil |