Ọrụ Ndị Ozi 11:13 - Bible Nso13 o we kọrọ ayi otú ọ hururi mọ-ozi ka o guzoro n'ulo-ya, nāsi kwa, Ziga na Jọpa, kpọta Saimon, onye anākpọ kwa Pita; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ọ gwara anyị otu o si hụ mmụọ ozi nʼụlọ ya, onye sịrị, ‘Ziga ndị ozi jee Jopa ka ha kpọta Saimọn onye a na-akpọ Pita. Faic an caibideil |