Ọrụ Ndị Ozi 11:1 - Bible Nso1 Ma ndi-ozi na umu-nna nime Kraist ndi nọ na Judia dum nuru na ndi mba ọzọ nara-kwa-ri okwu Chineke nke-ọma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ndị ozi na ụmụnna ndị bi na Judịa niile nụrụ na ndị mba ọzọ anabatala okwu Chineke. Faic an caibideil |