Ọrụ Ndị Ozi 10:5 - Bible Nso5 Ub͕u a ziga kwa ndikom na Jọpa, kpọta otù onye, bú Saimon, onye anākpọ kwa Pita: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ugbu a, zie ndị ikom ka ha gaa nʼobodo Jopa kpọta otu onye aha ya bụ Saimọn, onye a na-akpọkwa Pita. Faic an caibideil |