Ọrụ Ndị Ozi 1:15 - Bible Nso15 Na mb͕e ahu Pita we bilie n'etiti umu-nna nime Kraist, si, (ìgwè madu ndi nọkọrọ n'otù di kwa, ihe ra ka ọgu madu isi), Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Nʼoge ahụ, Pita bilitere nʼetiti ndị kwere ekwe ọnụọgụgụ ha dị ihe dị ka narị na iri abụọ, sị, Faic an caibideil |