Ọrụ Ndị Ozi 1:10 - Bible Nso10 Mb͕e ha nēlegide anya n'elu-igwe ka Ọ nāga n'elu, le, ndikom abua we guzo ha nso yiri uwe ọcha; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Mgbe ha na-elegidesi anya ike nʼeluigwe dịka ọ na-ala, na mberede, ụmụ nwoke abụọ yi uwe ọcha guzooro ha nso. Faic an caibideil |