Ọpụpụ 8:7 - Bible Nso7 Ndi-ode-akwukwọ di nsọ we were ihe-nzuzo-ha di iche iche me otú a, we me ka awọ rigo n'elu ala Ijipt. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ma ndị majiki Ijipt jikwa ihe nzuzo ha mee ihe ahụ Mosis na Erọn mere. Ha mekwara ka awọ jupụta ala ahụ niile. Faic an caibideil |