Ọpụpụ 5:4 - Bible Nso4 Eze Ijipt we si ha, N'ìhi gini ka unu, bú Moses na Eron, nēme ka ndi ahu rapu ọlu-ha nile? jenu ibu-unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Eze Ijipt zara ha sị, “Mosis na Erọn, gịnị mere unu ji na-ewepụ ụmụ Izrel aka site nʼọrụ ha? Laghachinụ nʼọrụ unu!” Faic an caibideil |