Ọpụpụ 40:8 - Bible Nso8 I gēdebe kwa ogige ahu buruburu, tiye ákwà-nkwuchi nke ọnu-uzọ-ama ogige ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Guzobe ogige gburugburu ụlọ nzute ahụ. Konyekwa akwa mgbochi nʼọnụ ụzọ ogige ahụ. Faic an caibideil |