Ọpụpụ 40:24 - Bible Nso24 Ọ dọba ihe-idọba-oriọna ahu nime ulo-ikwū nzute, na ncherita-iru table, n'akuku ebe-obibi ahu chere iru na Ndida. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ọ dọkwasịrị ihe ịdọba oriọna ahụ nʼime ụlọ nzute nʼakụkụ tebul ahụ, nʼakụkụ ndịda nke ụlọ nzute ahụ. Faic an caibideil |