Ọpụpụ 39:43 - Bible Nso43 Moses we hu ojije-ozi ahu nile, ma, le, ha ejewo ya; dika Jehova nyere iwu, otú a ka ha jere ya: Moses we gọzie ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Mosis nʼonwe ya hụkwara ọrụ ndị a niile, nabata ya ka nke e jere dịka iwu Onyenwe anyị nyere si dị. Nʼihi ya, Mosis gọziri ha. Faic an caibideil |