Ọpụpụ 36:10 - Bible Nso10 O we jikọta ákwà-nkwuba ise, otù na ibe-ya: jikọta kwa ákwà-nkwuba ise nke-ọzọ, otù na ibe-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 E jikọtara akwa mgbochi ise nʼotu, jikọtakwa akwa ise nke ọzọ nʼotu. Faic an caibideil |