Ọpụpụ 30:30 - Bible Nso30 Eron na umu-ya ndikom ka i gēte kwa manu, we do ha nsọ, iburum ndi-nchu-àjà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 “Ị ga-eji mmanụ otite a tee Erọn na ụmụ ya ndị ikom. Ha niile ga-adịkwa nsọ, bụrụ ndị na-ejere m ozi dịka ndị nchụaja. Faic an caibideil |