Ọpụpụ 30:14 - Bible Nso14 Onye ọ bula nke nāgabiga n'ebe ndi agukọtaworo nọ, site n'onye b͕ara orú arọ we gaba n'iru, ọ gēnye àjà-nbuli nke Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ndị kwesiri inye onyinye a bụ ndị niile gbara iri afọ abụọ gbagoo. Ọ bụ ndị a kwesiri inye Onyenwe anyị onyinye a. Faic an caibideil |