Ọpụpụ 28:5 - Bible Nso5 Ndi ahu gēwere kwa ọla-edo ahu, na ogho anunu ahu, na ogho ododo ahu, na ogho uhie ahu, na ezi ákwà ọcha ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ka ha jiri ogho ọlaedo, nke na-acha anụnụ anụnụ, nke ngwakọta anụnụ na uhie, nke uhie uhie nakwa nke ezi akwa ọcha dụọ ha. Faic an caibideil |