Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọpụpụ 28:34 - Bible Nso

34 Otù ataṅu ọla-edo na otù pomegranate, otù ataṅu ọla-edo na otù pomegranate, gādi n'ọnu-ọnu-ala uwe-nwuda ahu buruburu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

34 Nʼọnụ ọnụ ala uwe mwụda ahụ, a ga-adụnye otu ataṅụ ọlaedo, otu oyiyi mkpụrụ pomegranet, gbaa gburugburu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọpụpụ 28:34
15 Iomraidhean Croise  

Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi ahu bu nke mara olu iti-nkpu ahu: Jehova, n'ìhè nke iru-Gi ka ha nēje ije.


I gēme kwa n'ọnu-ọnu-ala-ya pomegranate nke ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, n'ọnu-ọnu-ala-ya buru-buru; i gēme kwa ataṅu ọla-edo n'etiti ha buruburu.


Ọ gādi kwa n'aru Eron iji je ozi: aganānu kwa olu-ya mb͕e ọ nābà n'ebe nsọ n'iru Jehova, ya na mb͕e ọ nāputa, ka ọ we ghara inwu.


Ó mekwara uwe-nwuda ephod, ọ bu ọlu ọkpa-akwà, ọ busi ogho anunu ogho anunu;


otù ataṅu na otù pomegranate, otù ataṅ na otù pomegranate, di n'ọnu-ọnu-ala uwe-nwuda ahu buruburu, iji je ozi; dika Jehova nyere Moses iwu.


Dika osisi apple n'etiti osisi oké ọhia, Otú a ka onye ihe-ya nātọm utọ di n'etiti umu-ndikom. Ǹdò-ya ka m'chọsiworo ike, m'we nọdu ala, Nkpuru-ya tọ-kwa-ra okpo-ọnum utọ.


Ome-gi nile bu ogige ọma nke pome-granate, nwere nkpuru di iche iche di oké ọnu-ahia; Henna, ya na osisi manu nard nile,


Dika ogho uhie ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua bu, Okwu-ọnu-gi ma-kwa-ra nma: Dika iberibe pomegranate ka akuku egedege-iru-gi bu N'azu ákwà-nkpuchi-gi.


Rue ubi walnut ab͕ara ogige ka m'ridara, Ilekwasi akwukwọ ndu nke ndagwurugwu anya, Ihu ma osisi vine amawo ifuru, Na ihu ma osisi pomegranate ab͕awawo okoko.


Dika iberibe pomegranate ka akuku egedege-iru-gi bu N'azu ákwà-nkpuchi-gi.


M'gēduru gi, me ka i ba n'ulo nnem, I gēzím ihe; M'gēme ka i ṅua manya-vine ufọdu etiyere ihe-ísì-utọ, Ka i ṅu kwa manya pomegranate nkem ufọdu.


Ọ bughi unu onwe-unu rọputaram, kama ọ bu Mu onwem rọputara unu, weputa kwa unu iche, ka unu onwe-unu we je mia nkpuru, ka nkpuru-unu we nọgide kwa: ka ihe ọ bula unu gāriọ Nnam n'aham, ka O we nye unu ya.


ka unu jegharia n'uzọ kwesiri Onye-nwe-ayi ime otú ọ gātọ Ya utọ n'uzọ nile, nāmi nkpuru n'ezi ọlu nile ọ bula, nāba kwa uba nime nmazu nke Chineke;


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan