Ọpụpụ 28:23 - Bible Nso23 I gēme kwa n'elu ihe-ib͕ochi-obi ahu nb͕a-aka ọla-edo abua, tiye nb͕a-aka abua ahu n'elu nsọtu abua nke ihe-ib͕ochi-obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Kpụkwaa mgbaaka ọlaedo abụọ, dụnye ha na nkuku abụọ nke ihe mgbochi obi ahụ. Faic an caibideil |