Ọpụpụ 26:3 - Bible Nso3 Ákwà-nkwuba ise ganējikọta onwe-ha, otù na ibe-ya; ákwà-nkwuba ise nke-ọzọ ganējikọta onwe-ha, otù na ibe-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Dụkọtaa akwa mgbochi ise nʼotu, dụkọtaakwa ise nke ọzọ nʼotu. Faic an caibideil |