Ọpụpụ 26:28 - Bible Nso28 Nkpọrọ etiti nke di n'etiti ibo, anēme kwa ya ka o si n'otù nsọtu gabiga rue nsọtu ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Osisi ntụbichi nke dị nʼetiti ga-esite nʼotu isi ruo nʼisi nke ọzọ nke mbudo ibo ahụ. Faic an caibideil |