Ọpụpụ 26:21 - Bible Nso21 na ọgu ukwu ọla-ọcha ha abua; ukwu abua n'okpuru otù ibo, ukwu abua kwa n'okpuru ibo ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Rụkwaa iri ụkwụ ọlaọcha anọ, ụkwụ abụọ nʼokpuru mbudo ibo ọbụla. Faic an caibideil |