Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọpụpụ 26:16 - Bible Nso

16 Cubit iri ka ogologo nke otù ibo gādi, otù cubit na nkera cubit ka obosara nke otù ibo gādi kwa.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Mbudo ibo ọbụla ga-adị mita anọ na ọkara nʼogologo, dịrịkwa iri sentimita asaa nʼobosara.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọpụpụ 26:16
2 Iomraidhean Croise  

I gēme-kwa-ra ebe-obibi ahu ibo osisi acacia, nke nēguzo ọtọ.


Otù ibo gēnwe ihe-nhiọye abua, nke ekwukọtara, otù na ibe-ya: otú a ka i gēmere ibo nile nke ebe-obibi ahu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan