Ọpụpụ 25:2 - Bible Nso2 Gwa umu Israel ka ha wetara m àjà-nbuli: n'aka nwoke ọ bula nke obi-ya nēme ya ka ọ nwe afọ-ofufo ka unu gānara àjà-nbulim. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha wetara m onyinye. Ị ga-anabatara m onyinye ahụ site nʼaka nwoke ọbụla onye o metụrụ nʼobi inye onyinye a. Faic an caibideil |