Ọpụpụ 24:11 - Bible Nso11 Ma Ọ setipughi aka-Ya megide ndi ahu arọputara n'etiti umu Israel: ha we hu Chineke anya, rie ihe, ṅu kwa ihe-ọṅuṅu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ bụ ezie na ndị okenye Izrel hụrụ Chineke anya ma ọ laghị ha nʼiyi. Kama o mere ka ha nọọ nʼihu ya rie, ṅụọ. Faic an caibideil |