Ọpụpụ 23:17 - Bible Nso17 Ub͕ò atọ n'arọ ka agāhu ndikom-i nile n'iru Onye-nwe-unu, bú Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 “Ugbo atọ nʼafọ ka ndị ikom niile ga-abịa chee onwe ha nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị. Faic an caibideil |