Ọpụpụ 22:25 - Bible Nso25 Ọ buru na i binye onye ọ bula n'etiti ndim ego, bú onye ewedara n'ala, onye gi na ya nọ, aburula ya dika onye nānara ọmuru-nwa; unu atukwasi-kwa-la ya uma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 “Ọ bụrụ na ị gbazinyere onye Hibru ego, onye bụ nwa mgbei, ị gaghị anara ya ọmụrụnwa. Faic an caibideil |