Ọpụpụ 21:16 - Bible Nso16 Onye nēzu madu n'ori re ya, ma-ọbu na asi na ahu ya n'aka-ya, aghaghi ime ka ọ nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 “Onye ọbụla tọọrọ mmadụ ibe ya, ma o rere ya nʼahịa, maọbụ na a chọpụtara ya nʼaka ya, a ga-eme ka onye dị otu a nwụọ. Faic an caibideil |