Ọpụpụ 21:11 - Bible Nso11 Ma ọ buru na ọ meghi ihe atọ ndia nye ya, ọ gāpu kwa n'efu, nēnyeghi ego. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ bụrụ na o mereghị ohu nwanyị a ihe ndị a, nwanyị a pụrụ ịhapụ ya gaara onwe ya na-akwụghị ụgwọ ọbụla. Mgbe ahụ, ọ ga-enwerekwa onwe ya. Faic an caibideil |