Ọpụpụ 20:21 - Bible Nso21 Ndi Israel we guzo n'ebe di anya, ma Moses biaruru oké ọchichiri ahu nso, ebe Chineke nọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Nʼihi nke a, mmadụ niile guzoro nʼebe dị anya site nʼugwu ahụ. Ma Mosis bara nʼime igwe ojii ahụ, ebe Chineke nʼonwe ya nọ. Faic an caibideil |