Ọpụpụ 2:21 - Bible Nso21 Moses we kwere ibiri n'ulo nwoke ahu: o we nye Moses Zipora nwa-ya nwanyi na nwunye. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Mosis nabatara oku ahụ Reuel kpọrọ ya ka ha na ya biri. O sokwara ha biri. Reuel kpọnyere Mosis Zipọra, otu nwa ya nwanyị, ka ọ bụrụ nwunye ya. Faic an caibideil |