Ọpụpụ 19:7 - Bible Nso7 Moses we bia, kpọ ndi-okenye ndi Israel, tiye okwu ndia nile n'iru ha, bú nke Jehova nyere ya n'iwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Mosis gara kpọkọta ndị okenye ndị Izrel, gwa ha okwu niile nke Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. Faic an caibideil |