Ọpụpụ 19:22 - Bible Nso22 Ọzọ kwa, ndi-nchu-àjà, ndi nābiakute Jehova nso, ka ha do onwe-ha nsọ, ka Jehova we ghara itiwakuru ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ọ bụladị ndị nchụaja ndị chọrọ ịbịaru Onyenwe anyị nso aghaghị ido onwe ha nsọ. Ma ọ bụghị otu a, Onyenwe anyị ga-eme ka ha niile nwụọ.” Faic an caibideil |