Ọpụpụ 19:14 - Bible Nso14 Moses we si n'ugwu ahu ridakuru ndi Israel, do ndi ahu nsọ; ha we su uwe-nbokwasi-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ya mere, Mosis si nʼugwu ahụ rịdakwuru ụmụ Izrel. O doo ndị mmadụ ahụ nsọ. Ha niile ji mmiri saa uwe ha. Faic an caibideil |