Ọpụpụ 19:10 - Bible Nso10 Jehova we si Moses, Jekuru ndim, do ha nsọ ta na echi, ka ha su kwa uwe-nb͕okwasi-ha, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Onyenwe anyị gwara Mosis okwu ọzọ sị, “Rịdakwuru ndị m, doo ha nsọ taa na echi. Nʼihi na nke a ga-abụ nkwado ha izute m. Ka ha saa uwe ha mmiri, Faic an caibideil |