Ọpụpụ 16:6 - Bible Nso6 Moses na Eron we si umu Israel nile, n'anyasi ka unu gāmara na Jehova emewo ka unu si n'ala Ijipt puta: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Mosis na Erọn kpọkọtara ụmụ Izrel sị ha, “Nʼanyasị a ka unu ga-amata na ọ bụ Onyenwe anyị dupụtara unu site nʼala Ijipt. Faic an caibideil |