Ọpụpụ 16:27 - Bible Nso27 O rue, n'ubọchi nke-asa, na ufọdu nime ndi Israel puru apu ichikọta, ma ha achọtaghi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ụfọdụ lefuru ọkwa ahụ Mosis maara ha anya. Ha pụrụ nʼụbọchị izuike ahụ ịchọ nri, ma o nweghị nke ha nwetara. Faic an caibideil |