Ọpụpụ 16:24 - Bible Nso24 Ha we dọba ya rue ututu, dika Moses nyere iwu: ma o sìghi ísì, ikpuru adighi kwa nime ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ha mere dịka Mosis gwara ha. Mgbe chi echi bọrọ, ha chọpụtara na nri ha dị mma dịkwa ụtọ, ikpuru adịghịkwa nʼime ya. Faic an caibideil |