Ọpụpụ 16:17 - Bible Nso17 Umu Israel we me otú a, chikọta, otù onye nāchikọta ri nne, nke-ọzọ nāchikọta nke ntà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ụmụ Izrel mere dịka a gwara ha, ụfọdụ chịkọtara nke hiri nne, ụfọdụ nke dị nta. Faic an caibideil |