Ọpụpụ 14:8 - Bible Nso8 Jehova we me ka obi Fero, bú eze Ijipt, di ike, ọ we chu umu Israel n'azu: umu Israel nēwere kwa aka di elu pua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Onyenwe anyị mere ka obi Fero eze Ijipt sie ike. Ọ chụsoro ụmụ Izrel, ndị na-aga nʼihu nʼije ha, na-atụghị egwu maọbụ ịda mba. Faic an caibideil |