Ọpụpụ 13:6 - Bible Nso6 Ubọchi asa ka i gēri achicha ekoghi-eko, ma n'ubọchi nke-asa ememe di agēmere Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa ahụ. Nʼụbọchị nke ikpeazụ nʼime ụbọchị asaa ahụ, unu ga-eme mmemme oke oriri nʼihu Onyenwe anyị. Faic an caibideil |