Ọpụpụ 12:41 - Bible Nso41 O rue, n'ọgwugwu nnù arọ na orú arọ na iri ahu, ọ bu kwa n'otù ubọchi ahu ka o ruru, na usu nile nke ndi-agha Jehova siri n'ala Ijipt pua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Mgbe narị afọ anọ na iri afọ atọ zuru, nʼụbọchị ahụ o zuru, usuu ndị Onyenwe anyị niile hapụrụ Ijipt. Faic an caibideil |