Ọpụpụ 11:4 - Bible Nso4 Moses we si, Otú a ka Jehova siri, Dika n'etiti abali Mu onwem ganāpu je n'etiti Ijipt: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ya mere, Mosis sịrị, “Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru, ‘Nʼihe dịka nʼetiti abalị taa, aga m agafe nʼime ala Ijipt niile. Faic an caibideil |