Ọpụpụ 10:25 - Bible Nso25 Moses we si, Gi onwe-gi gēnye kwa n'aka-ayi ihe àjà, na ihe àjà-nsure-ọku, ka ayi we mere Jehova, bú Chineke-ayi, ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Mosis zara, “Ị ghaghị ịhapụ anyị ka anyị were ihe aja na aja nsure ọkụ, nke anyị chee nʼihu Onyenwe anyị Chineke anyị. Faic an caibideil |