Ọpụpụ 10:16 - Bible Nso16 Fero we me ngwa ikpọ Moses na Eron, si, Eme-hiewom megide Jehova, bú Chineke-unu, megide kwa unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Na-atụfughị oge, Fero ziri ozi ka a kpọọ Mosis na Erọn. Mgbe ha bịara, ọ gwara ha sị, “Emehiela m megide unu na Onyenwe anyị bụ Chineke unu. Faic an caibideil |