3 Isaka, na Zebulun, na Benjamin;
3 Isaka, Zebụlọn na Benjamin;
umu-ndikom Lia; Reuben, bú ọkpara Jekob, na Simeon, na Livai, na Juda, na Isaka, na Zebulun:
Reuben, na Simeon, na Livai, na Juda;
Dan, na Naftali, na Gad, na Asha.
eriri nke-anọ gābu beryl na onyx na jasper: agētiye ha n'ọla-edo akpara akpà n'ebe-nhiọgide-ha.