Ọnụọgụgụ 9:19 - Bible Nso19 Mb͕e igwe-oji ahu nānọgide n'elu ebe-obibi ahu ọtutu ubọchi, umu Israel we debe ihe-ndebe nke Jehova, ha ebulighi kwa ije. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ bụrụ na igwe ojii ahụ anọọtee anya, ụmụ Izrel nʼonwe ha na-erube isi nʼiwu Onyenwe anyị hapụ ịga nʼihu nʼije ha. Faic an caibideil |