Ọnụọgụgụ 8:25 - Bible Nso25 ma site n'onye b͕ara ọgu arọ abua na iri we gaba n'iru ha gēsi n'ibu-agha nke òfùfè ahu laghachi, ha agaghi-efè ọzọ; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ọ ga-akwụsịkwa ịrụ ọrụ nʼime ya mgbe ọ gbara iri afọ ise, mgbe oge ezumike ọrụ ya ga-amalite. Faic an caibideil |