Ọnụọgụgụ 8:15 - Bible Nso15 Emesia ndi Livai gābà ifè ulo-ikwū nzute òfùfè: i gēme ka ha di ọcha, fé kwa ha ibu àjà-ofufé. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 “Mgbe i dosiri ndị Livayị nsọ, cheekwa ha nʼihu Onyenwe anyị dịka aja mfufe, ha ga-abịa nʼime ụlọ nzute ahụ ije ozi dịrị ha. Faic an caibideil |